DOWNLOAD MP3
Complete Lyrics (Bonus)
INTRO – Davidic’99 Haa haa Oluwa a dị m mindful (My God, I am mindful) To you, Chukwu a dị m grateful (To you Lord, I am grateful) When I see the way wey you Dey carry me, a dị m thankful (When I see the way you carry me, I am thankful) Enweghị m oke okwu, yet Chukwu nna m my mouthful (I don’t have what to say, yet my mouth is full) Chinemerem --- Chorus – Great Ekele dịrị onye na-eme nma (Praise be to the one who does good) Ekele dịrị isi-ike ndụ (Praise be to the one who is the strength of life) Ihe ọma ị na-eme, ọnụ apụghị ịkọ ya (The good you do, mouth cannot tell) Ọrụ ọma ị na-arụ, ọnụ apụghị ịkọ ya (Your good works, mouth cannot tell) X2 --- Verse – Nenye Ekele dịrị onye kere uwa (Praise be to the one who created the world) For all the things you’ve done for me Great God, Odogwu na-agha (Mighty in battle) Mighty God, Isi-ike ndụ (Fountain of life) Gịnị ka m ga-enye gị ka ọ zuru gị? (What will I give you that will be enough?) Ọrụ ọma ị na-arụ m, bara ụba (The good works you do for me are abundant) Receive my praise, receive my thanks X2 --- Chorus – Great Ekele dịrị onye na-eme nma (Praise be to the one who does good) Ekele dịrị isi-ike ndụ (Praise be to the one who is the strength of life) Ihe ọma ị na-eme, ọnụ apụghị ịkọ ya (The good you do, mouth cannot tell) Ọrụ ọma ị na-arụ, ọnụ apụghị ịkọ ya (Your good works, mouth cannot tell) --- RAP – Davidic’99 Ọ bụ gị na-eche m mgbe ihe siri m ike (It’s you that guides me at hard times) _Response: Siri m ike_ Even in darkness, ị na-gbayere m ọkụ (You show me the light) _Response: gbayere m ọkụ_ Your grace in abundance, na-ebuli m elu (Lifts me high) _Response: Bụli m elu_ Every step I take, ị na-arụ m ọrụ (You come through for me) _Response: Rụliri m ọrụ_ Oluwa a dị m grateful… _Response: A dị m grateful_ X2 I just dey ball, money dey flow Chukwu okike, ị meela (Creator of the universe, you have done well) You no dey fail, you no dey lie Chukwu okike, daalu (Creator of the universe, thank you) Look all you have done for me, Oluwa biko a dị m grateful (My Lord, please, I am very grateful) --- Chorus – Great Ekele dịrị onye na-eme nma (Praise be to the one who does good) Ekele dịrị isi-ike ndụ (Praise be to the one who is the strength of life) Ihe ọma ị na-eme, ọnụ apụghị ịkọ ya (The good you do, mouth cannot tell) Ọrụ ọma ị na-arụ, ọnụ apụghị ịkọ ya (Your good works, mouth cannot tell) X2 --- Guitar Solo – Oyego --- Hook – Nenye Odogwu akataka, ị meela (The fearless warrior, thank you) _Response: Ụ̀nụ m apụghị ịkọ ya (My mouth cannot tell)_ Onye na-eme nma, ị meela (The one who does good, thank you) _Response: Ụ̀nụ m apụghị ịkọ ya (My mouth cannot tell)_ Kelere m Chineke m ooo (Thank my God for me) _Response: Ụ̀nụ m apụghị ịkọ ya (My mouth cannot tell)_ Ihe ọma Ọ ma emere m (The good He has done for me) _Response: Ụ̀nụ m apụghị ịkọ ya (My mouth cannot tell)_ Ụ̀nụ m apụghị ịkọ ya (My mouth cannot tell it) _Response: Ụ̀nụ m apụghị ịkọ ya (My mouth cannot tell)_ --- Chorus – Great Ekele dịrị onye na-eme nma (Praise be to the one who does good) Ekele dịrị isi-ike ndụ (Praise be to the one who is the strength of life) Ihe ọma ị na-eme, ọnụ apụghị ịkọ ya (The good you do, mouth cannot tell) Ọrụ ọma ị na-arụ, ọnụ apụghị ịkọ ya (Your good works, mouth cannot tell) Let's Celebrate Together Join us in celebrating Davidic'99's birthday and the release of his new song. Share your thoughts and well wishes in the comments below. Let's make this a special day for him!
Post a Comment